Diuterọnọmi 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu.+ Ọ bụ ya ka ị ga-ejere ozi,+ n’ahụ́ ya ka ị ga-araparakwa,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+
20 “Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu.+ Ọ bụ ya ka ị ga-ejere ozi,+ n’ahụ́ ya ka ị ga-araparakwa,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+