9 Ma, unu enupụrụla Jehova isi;+ unu atụla ndị ala ahụ egwu,+ n’ihi na ha bụụrụ anyị ihe oriri. Ihe nchebe ha adịkwaghị,+ Jehova nọnyeere anyị.+ Unu atụla ha egwu.”+
29 Tụfịakwa! Anyị agaghị enupụrụ Jehova isi, anyị agaghịkwa akwụsị iso Jehova taa,+ site n’iwu ebe ịchụàjà maka ịchụ àjà nsure ọkụ, àjà ọka na àjà nkịtị, ma e wezụga ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke nke dị n’ihu ụlọikwuu ya.”+