Diuterọnọmi 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Kama ọ bụ n’ebe Jehova ga-ahọrọ n’otu n’ime ebo gị ka ị ga-achụ àjà nsure ọkụ gị, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ị ga-eme ihe niile m na-enye gị n’iwu.+ 2 Ihe E Mere 32:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ́ bụghị Hezekaya wepụrụ ebe ndị dị elu ya+ na ebe ịchụàjà ya+ wee gwa Juda na Jeruselem, sị: “N’ihu otu ebe ịchụàjà+ ka unu ga na-akpọ isiala,+ ọ bụkwa n’elu ya ka unu ga na-esure ihe nsure ọkụ”?+
14 Kama ọ bụ n’ebe Jehova ga-ahọrọ n’otu n’ime ebo gị ka ị ga-achụ àjà nsure ọkụ gị, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ị ga-eme ihe niile m na-enye gị n’iwu.+
12 Ọ́ bụghị Hezekaya wepụrụ ebe ndị dị elu ya+ na ebe ịchụàjà ya+ wee gwa Juda na Jeruselem, sị: “N’ihu otu ebe ịchụàjà+ ka unu ga na-akpọ isiala,+ ọ bụkwa n’elu ya ka unu ga na-esure ihe nsure ọkụ”?+