2 Ihe E Mere 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova wee pụta ìhè+ n’ihu Sọlọmọn n’abalị wee sị ya: “Anụwo m ekpere gị,+ ahọrọwokwa m+ ụlọ a ka ọ bụrụ ebe a ga na-achụ àjà.+
12 Jehova wee pụta ìhè+ n’ihu Sọlọmọn n’abalị wee sị ya: “Anụwo m ekpere gị,+ ahọrọwokwa m+ ụlọ a ka ọ bụrụ ebe a ga na-achụ àjà.+