1 Ndị Eze 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova wee pụta ìhè n’ihu Sọlọmọn nke ugboro abụọ, otú ahụ o si pụta ìhè n’ihu ya na Gibiọn.+ 2 Ihe E Mere 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’abalị ahụ, Chineke pụtara ìhè n’ihu Sọlọmọn wee sị ya: “Rịọ m! Gịnị ka m ga-enye gị?”+