1 Ndị Eze 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Na Gibiọn Jehova pụtara ìhè+ n’ihu Sọlọmọn ná nrọ+ n’abalị; Chineke wee sị: “Rịọ ihe m ga-enye gị.”+
5 Na Gibiọn Jehova pụtara ìhè+ n’ihu Sọlọmọn ná nrọ+ n’abalị; Chineke wee sị: “Rịọ ihe m ga-enye gị.”+