1 Ndị Eze 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova wee pụta ìhè n’ihu Sọlọmọn nke ugboro abụọ, otú ahụ o si pụta ìhè n’ihu ya na Gibiọn.+ 2 Ihe E Mere 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Sọlọmọn na ọgbakọ ahụ dum ya na ha nọ wee gaa n’ebe dị elu nke dị na Gibiọn;+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ụlọikwuu nzute+ nke ezi Chineke dị, bụ́ nke Mozis ohu+ Jehova wuru n’ala ịkpa.
3 Sọlọmọn na ọgbakọ ahụ dum ya na ha nọ wee gaa n’ebe dị elu nke dị na Gibiọn;+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ụlọikwuu nzute+ nke ezi Chineke dị, bụ́ nke Mozis ohu+ Jehova wuru n’ala ịkpa.