2 Ihe E Mere 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ya na ndị Izrel niile ahụ ọ kpọkọrọ gakwara n’ebe dị elu dị na Gibiọn,+ n’ihi na ọ bụ ebe ahụ ka ụlọikwuu nzute nke ezi Chineke dị. Ọ bụ Mosis ohu Jehova nọ n’ala ịkpa rụọ ya.
3 Ya na ndị Izrel niile ahụ ọ kpọkọrọ gakwara n’ebe dị elu dị na Gibiọn,+ n’ihi na ọ bụ ebe ahụ ka ụlọikwuu nzute nke ezi Chineke dị. Ọ bụ Mosis ohu Jehova nọ n’ala ịkpa rụọ ya.