1 Ndị Eze 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Na Gibiọn Jehova pụtara ìhè+ n’ihu Sọlọmọn ná nrọ+ n’abalị; Chineke wee sị: “Rịọ ihe m ga-enye gị.”+ 1 Ndị Eze 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova wee weso Sọlọmọn oké iwe,+ n’ihi na obi ya apụwo n’ebe Jehova bụ́ Chineke Izrel nọ,+ bụ́ onye pụtara ìhè n’ihu ya ugboro abụọ.+
5 Na Gibiọn Jehova pụtara ìhè+ n’ihu Sọlọmọn ná nrọ+ n’abalị; Chineke wee sị: “Rịọ ihe m ga-enye gị.”+
9 Jehova wee weso Sọlọmọn oké iwe,+ n’ihi na obi ya apụwo n’ebe Jehova bụ́ Chineke Izrel nọ,+ bụ́ onye pụtara ìhè n’ihu ya ugboro abụọ.+