Diuterọnọmi 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, Mozis bụ́ ohu Jehova+ nwụrụ n’ebe ahụ n’ala Moab dị ka Jehova nyere n’iwu.+ Ndị Hibru 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dị ka onye na-eje ozi,+ Mozis kwesịrị ntụkwasị obi n’ụlọ Onye ahụ dum. Ozi o jere bụ ihe akaebe nke ihe ndị a ga-ekwu okwu banyere ha mgbe e mesịrị.+
5 Dị ka onye na-eje ozi,+ Mozis kwesịrị ntụkwasị obi n’ụlọ Onye ahụ dum. Ozi o jere bụ ihe akaebe nke ihe ndị a ga-ekwu okwu banyere ha mgbe e mesịrị.+