Diuterọnọmi 32:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Nwụọ n’elu ugwu ahụ ị na-agbago, ka e lie gị dị ka e liri ndị gị,+ dị nnọọ ka Erọn nwanne gị nwụrụ n’Ugwu Họọ,+ e wee lie ya dị ka e liri ndị ya; Joshụa 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ohu m Mozis anwụọla;+ bilie, gafee Jọdan a, gị na ndị a niile, banye n’ala ahụ m na-enye ha, bụ́ ụmụ Izrel.+
50 Nwụọ n’elu ugwu ahụ ị na-agbago, ka e lie gị dị ka e liri ndị gị,+ dị nnọọ ka Erọn nwanne gị nwụrụ n’Ugwu Họọ,+ e wee lie ya dị ka e liri ndị ya;
2 “Ohu m Mozis anwụọla;+ bilie, gafee Jọdan a, gị na ndị a niile, banye n’ala ahụ m na-enye ha, bụ́ ụmụ Izrel.+