6 Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-eweta àjà nsure ọkụ+ unu na àjà nkịtị unu na otu ụzọ n’ụzọ iri+ unu na onyinye unu na-eweta+ na onyinye unu kwere ná nkwa+ na onyinye afọ ofufo+ unu na anụ ndị e bu ụzọ mụọ n’ìgwè ehi unu nakwa n’ìgwè ewu na atụrụ+ unu.
6 Ònye nwere ike iwuru ya ụlọ?+ N’ihi na eluigwe nakwa eluigwe nke eluigwe apụghị ịba ya,+ ònye ka m bụ+ iwuru ya ụlọ ma ọ́ bụghị naanị iwu ebe a ga na-esure ihe nsure ọkụ n’ihu ya?+