38 ma e wezụga ụbọchị izu ike niile nke Jehova,+ wezụga onyinye unu,+ wezụga onyinye niile unu kwere ná nkwa,+ wezụgakwa onyinye afọ ofufo unu niile,+ bụ́ nke unu ga-enye Jehova.
68 Mgbe ụfọdụ ndị isi+ nke ọnụmara+ ha bịarutere n’ụlọ Jehova,+ nke dị na Jeruselem,+ ha nyere onyinye afọ ofufo+ maka ụlọ ezi Chineke, iji mee ka o guzoro n’ebe ọ dibu.+