Levitikọs 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-ejikwa mmiri saa eriri afọ+ ya na ụkwụ ya;+ onye nchụàjà ga-eweta ha niile suree ha n’ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà nsure ọkụ, àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.+
13 Ọ ga-ejikwa mmiri saa eriri afọ+ ya na ụkwụ ya;+ onye nchụàjà ga-eweta ha niile suree ha n’ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà nsure ọkụ, àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.+