2 Ndị Eze 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ ya wepụrụ ebe ndị dị elu,+ kụrisịa ogidi nsọ+ ma gbutuo ogwe osisi dị nsọ,+ gwerisịakwa agwọ ọla kọpa ahụ+ Mozis mere;+ n’ihi na ruo n’oge ahụ, ụmụ Izrel nọ na-esurere ya ihe nsure ọkụ,+ a nọkwa na-akpọ ya arụsị agwọ ọla kọpa.+
4 Ọ bụ ya wepụrụ ebe ndị dị elu,+ kụrisịa ogidi nsọ+ ma gbutuo ogwe osisi dị nsọ,+ gwerisịakwa agwọ ọla kọpa ahụ+ Mozis mere;+ n’ihi na ruo n’oge ahụ, ụmụ Izrel nọ na-esurere ya ihe nsure ọkụ,+ a nọkwa na-akpọ ya arụsị agwọ ọla kọpa.+