Ọnụ Ọgụgụ 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova wee sị Mozis: “Meere onwe gị agwọ yiri ọkụ ma konye ya n’elu osisi mgbaàmà. Ọ ga-erukwa na mgbe agwọ tara onye ọ bụla, onye ahụ ga-ele ya anya wee dịrị ndụ.”+
8 Jehova wee sị Mozis: “Meere onwe gị agwọ yiri ọkụ ma konye ya n’elu osisi mgbaàmà. Ọ ga-erukwa na mgbe agwọ tara onye ọ bụla, onye ahụ ga-ele ya anya wee dịrị ndụ.”+