Ọnụ Ọgụgụ 14:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, unu anwala anwa nupụrụ Jehova isi. Unu atụla ndị ala ahụ egwu+ n’ihi na anyị ga-emeri ha.* E wepụla ihe na-echebe ha. Jehova nọnyeere anyị.+ Unu atụla ha egwu.” Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:9 Ụlọ Nche,10/1/2006, p. 17
9 Ma, unu anwala anwa nupụrụ Jehova isi. Unu atụla ndị ala ahụ egwu+ n’ihi na anyị ga-emeri ha.* E wepụla ihe na-echebe ha. Jehova nọnyeere anyị.+ Unu atụla ha egwu.”