Ọpụpụ 33:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Oleekwanụ otú a ga-esi amata na ihe mụ na ndị gị masịrị gị? Ọ́ bụghị ma i soro anyị gawa,+ ka mụ na ndị gị wee dị iche ná ndị niile ọzọ nọ n’ụwa?”+ Diuterọnọmi 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “Ọ bụrụ na unu agaa ịlụso ndị iro unu agha, unu ahụ ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya na ndị agha dị ọtụtụ karịa unu, unu atụla ha egwu, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’Ijipt, nọnyeere unu.+
16 Oleekwanụ otú a ga-esi amata na ihe mụ na ndị gị masịrị gị? Ọ́ bụghị ma i soro anyị gawa,+ ka mụ na ndị gị wee dị iche ná ndị niile ọzọ nọ n’ụwa?”+
20 “Ọ bụrụ na unu agaa ịlụso ndị iro unu agha, unu ahụ ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya na ndị agha dị ọtụtụ karịa unu, unu atụla ha egwu, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’Ijipt, nọnyeere unu.+