Diuterọnọmi 3:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Unu atụla ha egwu n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu na-alụrụ unu agha.’+ Diuterọnọmi 31:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike.+ Unu atụla ha egwu, unu atụkwala ha ụjọ,+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu so unu na-aga. Ọ gaghị ahapụ unu, ọ gaghịkwa agbakụta unu azụ.”+ Abụ Ọma 20:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ụfọdụ na-atụkwasị ụgbọ ịnyịnya obi, ndị ọzọ na-atụkwasị ịnyịnya obi,+Ma ọ bụ aha Jehova Chineke anyị ka anyị na-akpọ.+ Ilu 21:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 A na-akwadebe ịnyịnya maka ụbọchị agha,+Ma, ọ bụ Jehova na-azọpụta mmadụ.+
6 Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike.+ Unu atụla ha egwu, unu atụkwala ha ụjọ,+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu so unu na-aga. Ọ gaghị ahapụ unu, ọ gaghịkwa agbakụta unu azụ.”+
7 Ụfọdụ na-atụkwasị ụgbọ ịnyịnya obi, ndị ọzọ na-atụkwasị ịnyịnya obi,+Ma ọ bụ aha Jehova Chineke anyị ka anyị na-akpọ.+