Diuterọnọmi 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu,+ ọ bụkwa ya ka ị ga-efe,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+ Joshụa 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ugbu a, tụọnụ egwu Jehova,+ feekwanụ ya n’ụzọ na-enweghị ntụpọ nakwa n’eziokwu,+ wepụkwanụ chi niile nna nna unu hà fere n’ofe Osimiri nakwa n’Ijipt,+ feekwanụ Jehova ofufe.
13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu,+ ọ bụkwa ya ka ị ga-efe,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+
14 “Ugbu a, tụọnụ egwu Jehova,+ feekwanụ ya n’ụzọ na-enweghị ntụpọ nakwa n’eziokwu,+ wepụkwanụ chi niile nna nna unu hà fere n’ofe Osimiri nakwa n’Ijipt,+ feekwanụ Jehova ofufe.