Joshụa 24:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “N’ihi ya, tụọnụ egwu Jehova, na-akpanụ àgwà dị mma,*+ jirikwanụ obi unu niile na-efe ya. Wepụkwanụ chi niile nna nna unu hà fere mgbe ha nọ n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Yufretis nakwa n’Ijipt.+ Na-efekwanụ Jehova.
14 “N’ihi ya, tụọnụ egwu Jehova, na-akpanụ àgwà dị mma,*+ jirikwanụ obi unu niile na-efe ya. Wepụkwanụ chi niile nna nna unu hà fere mgbe ha nọ n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Yufretis nakwa n’Ijipt.+ Na-efekwanụ Jehova.