Joshụa 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ugbu a, tụọnụ egwu Jehova,+ feekwanụ ya n’ụzọ na-enweghị ntụpọ nakwa n’eziokwu,+ wepụkwanụ chi niile nna nna unu hà fere n’ofe Osimiri nakwa n’Ijipt,+ feekwanụ Jehova ofufe.
14 “Ugbu a, tụọnụ egwu Jehova,+ feekwanụ ya n’ụzọ na-enweghị ntụpọ nakwa n’eziokwu,+ wepụkwanụ chi niile nna nna unu hà fere n’ofe Osimiri nakwa n’Ijipt,+ feekwanụ Jehova ofufe.