1E nwere otu nwoke n’ala Ọz+ onye aha ya bụ Job;+ nwoke ahụ enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+ ọ bụkwa onye ezi omume,+ ọ na-atụ egwu Chineke,+ ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ.+
6 Iwu nke eziokwu dị n’ọnụ ya,+ ọ dịghịkwa ajọ omume a hụrụ n’egbugbere ọnụ ya. O so m na-eje ije n’udo nakwa n’ịkwụwa aka ọtọ,+ o mekwara ka ọtụtụ ndị hapụ njehie ha.+