Malakaị 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Iwu* nke eziokwu dị n’ọnụ ya,+ e nweghịkwa okwu ọjọọ a hụrụ n’egbugbere ọnụ ya. Mụ na ya dị n’udo. Ọ kwụwara aka ya ọtọ,+ meekwa ka ọtụtụ ndị hapụ mmehie ha. Malakaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:6 Ụlọ Nche,5/1/2002, p. 15-16
6 Iwu* nke eziokwu dị n’ọnụ ya,+ e nweghịkwa okwu ọjọọ a hụrụ n’egbugbere ọnụ ya. Mụ na ya dị n’udo. Ọ kwụwara aka ya ọtọ,+ meekwa ka ọtụtụ ndị hapụ mmehie ha.