2 Ihe E Mere 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee malite izi ihe+ na Juda, ha jikwa akwụkwọ iwu Jehova;+ ha wee gazuo obodo niile dị na Juda na-ezi ndị mmadụ ihe. Ezikiel 44:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mgbe ọ bụla e nwere okwu ikpe, ha onwe ha ga-ekpe ya.+ Ha ga-ejikwa mkpebi ikpe m kpee ya.+ Ha ga-edebekwa iwu m na ụkpụrụ m niile banyere oge ememme m niile,+ ha ga-edokwa ụbọchị izu ike m nsọ.+
9 Ha wee malite izi ihe+ na Juda, ha jikwa akwụkwọ iwu Jehova;+ ha wee gazuo obodo niile dị na Juda na-ezi ndị mmadụ ihe.
24 Mgbe ọ bụla e nwere okwu ikpe, ha onwe ha ga-ekpe ya.+ Ha ga-ejikwa mkpebi ikpe m kpee ya.+ Ha ga-edebekwa iwu m na ụkpụrụ m niile banyere oge ememme m niile,+ ha ga-edokwa ụbọchị izu ike m nsọ.+