4 N’ime ndị a, ndị ga-arụ ọrụ dị ka ndị nlekọta nke ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova dị puku iri abụọ na puku anọ; ndị ga-arụkwa ọrụ dị ka ndị isi+ na ndị ikpe+ dị puku mmadụ isii;
8 N’ime Jeruselem, Jehọshafat debere ụfọdụ n’ime ndị Livaị+ na ndị nchụàjà+ nakwa ụfọdụ n’ime ndị isi nke ọnụmara dị iche iche+ nke Izrel maka ikpe ikpe+ n’aha Jehova nakwa ịhụ maka okwu ikpe+ nke ndị bi na Jeruselem.