2 Ihe E Mere 19:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehoshafat họpụtakwara ụfọdụ ndị Livaị, ụfọdụ ndị nchụàjà, na ụfọdụ ndị isi ọnụmara dị iche iche n’Izrel ka ha nọrọ na Jeruselem na-ekpere Jehova ikpe, na-edozikwara ndị bi na Jeruselem okwu.+
8 Jehoshafat họpụtakwara ụfọdụ ndị Livaị, ụfọdụ ndị nchụàjà, na ụfọdụ ndị isi ọnụmara dị iche iche n’Izrel ka ha nọrọ na Jeruselem na-ekpere Jehova ikpe, na-edozikwara ndị bi na Jeruselem okwu.+