2 Ihe E Mere 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ime Jeruselem, Jehọshafat debere ụfọdụ n’ime ndị Livaị+ na ndị nchụàjà+ nakwa ụfọdụ n’ime ndị isi nke ọnụmara dị iche iche+ nke Izrel maka ikpe ikpe+ n’aha Jehova nakwa ịhụ maka okwu ikpe+ nke ndị bi na Jeruselem.
8 N’ime Jeruselem, Jehọshafat debere ụfọdụ n’ime ndị Livaị+ na ndị nchụàjà+ nakwa ụfọdụ n’ime ndị isi nke ọnụmara dị iche iche+ nke Izrel maka ikpe ikpe+ n’aha Jehova nakwa ịhụ maka okwu ikpe+ nke ndị bi na Jeruselem.