Diuterọnọmi 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ị ga-ahọpụtara onwe gị ndị ikpe+ na ndị isi+ n’ime obodo gị ndị Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị n’ebo n’ebo, ha ga-ekpekwa ndị Izrel ikpe n’ezi omume. Diuterọnọmi 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ọ bụrụ na mmadụ abụọ esee okwu,+ ha ewee bịa ka e kpeere ha ikpe,+ a ga-ekpere ha ikpe ma kwuo na onye ezi omume bụ onye ezi omume, kwuokwa na onye ajọ omume bụ onye ajọ omume.+
18 “Ị ga-ahọpụtara onwe gị ndị ikpe+ na ndị isi+ n’ime obodo gị ndị Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị n’ebo n’ebo, ha ga-ekpekwa ndị Izrel ikpe n’ezi omume.
25 “Ọ bụrụ na mmadụ abụọ esee okwu,+ ha ewee bịa ka e kpeere ha ikpe,+ a ga-ekpere ha ikpe ma kwuo na onye ezi omume bụ onye ezi omume, kwuokwa na onye ajọ omume bụ onye ajọ omume.+