Diuterọnọmi 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ị ga-ahọpụtara onwe gị ndị ikpe+ na ndị isi+ n’ime obodo gị ndị Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị n’ebo n’ebo, ha ga-ekpekwa ndị Izrel ikpe n’ezi omume. Diuterọnọmi 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ị ga-agakwuru ndị nchụàjà,+ bụ́ ndị Livaị, nakwa onyeikpe+ nke ga na-ekpe ikpe n’oge ahụ, ị ga-ajụkwa ase, ha ga-agwakwa gị ihe ha kpebiri.+
18 “Ị ga-ahọpụtara onwe gị ndị ikpe+ na ndị isi+ n’ime obodo gị ndị Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị n’ebo n’ebo, ha ga-ekpekwa ndị Izrel ikpe n’ezi omume.
9 ị ga-agakwuru ndị nchụàjà,+ bụ́ ndị Livaị, nakwa onyeikpe+ nke ga na-ekpe ikpe n’oge ahụ, ị ga-ajụkwa ase, ha ga-agwakwa gị ihe ha kpebiri.+