Ọpụpụ 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ha wee na-ekpe ụmụ Izrel ikpe n’oge ọ bụla kwesịrị ekwesị. Ha na-ewetara Mozis okwu ikpe tara akpụ,+ ma ha onwe ha na-ekpe ikpe ọ bụla dị nta. Diuterọnọmi 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “M wee nye ndị ikpe unu iwu n’oge ahụ, sị, ‘Mgbe unu na-anụrụ okwu ikpe n’etiti ụmụnne unu, kpeenụ ikpe n’ezi omume+ n’etiti mmadụ na nwanne ya ma ọ bụ n’etiti mmadụ na onye mbịarambịa+ ya na ya bi. 2 Ihe E Mere 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee debe ndị ikpe n’ala ahụ dum, n’obodo niile e wusiri ike dị na Juda, n’obodo n’obodo.+
26 Ha wee na-ekpe ụmụ Izrel ikpe n’oge ọ bụla kwesịrị ekwesị. Ha na-ewetara Mozis okwu ikpe tara akpụ,+ ma ha onwe ha na-ekpe ikpe ọ bụla dị nta.
16 “M wee nye ndị ikpe unu iwu n’oge ahụ, sị, ‘Mgbe unu na-anụrụ okwu ikpe n’etiti ụmụnne unu, kpeenụ ikpe n’ezi omume+ n’etiti mmadụ na nwanne ya ma ọ bụ n’etiti mmadụ na onye mbịarambịa+ ya na ya bi.