Ọpụpụ 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Emegidela onye mbịarambịa, emegbukwala ya,+ n’ihi na unu ghọrọ ndị mbịarambịa n’ala Ijipt.+ Levitikọs 19:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti unu ga-adịrị unu ka nwa afọ; unu ga-ahụkwa ya n’anya dị ka onwe unu,+ n’ihi na unu ghọrọ ndị mbịarambịa n’ala Ijipt.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu. Levitikọs 24:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “‘Otu mkpebi ikpe ga-adịrị unu. Onye mbịarambịa na nwa afọ ga-abụ otu,+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’”+
34 Onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti unu ga-adịrị unu ka nwa afọ; unu ga-ahụkwa ya n’anya dị ka onwe unu,+ n’ihi na unu ghọrọ ndị mbịarambịa n’ala Ijipt.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.
22 “‘Otu mkpebi ikpe ga-adịrị unu. Onye mbịarambịa na nwa afọ ga-abụ otu,+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’”+