Ọrụ Ndịozi 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma mgbe ha na Pọl na Banabas nwere nghọtahie, rụọkwa ụka nke ukwuu, ha mere ndokwa ka Pọl na Banabas na ụfọdụ ndị ọzọ n’ime ha gakwuru ndịozi na ndị okenye nọ na Jeruselem+ banyere arụmụka a.
2 Ma mgbe ha na Pọl na Banabas nwere nghọtahie, rụọkwa ụka nke ukwuu, ha mere ndokwa ka Pọl na Banabas na ụfọdụ ndị ọzọ n’ime ha gakwuru ndịozi na ndị okenye nọ na Jeruselem+ banyere arụmụka a.