Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 15
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ọrụ Ndịozi 15:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 2:12
  • +Ga 5:2
  • +Je 17:10; Ọp 12:48; Le 12:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 101-102

    Ụlọ Nche,

    4/15/1998, p. 22

    5/15/1995, p. 12

    6/15/1990, p. 12-13

Ọrụ Ndịozi 15:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 11:30; 16:4; Ga 2:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 102-104

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54

    Ụlọ Nche,

    5/15/1997, p. 16

    5/15/1995, p. 12

Ọrụ Ndịozi 15:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 15:24; 1Kọ 16:6
  • +Ọrụ 13:4; 14:27
  • +Ọrụ 11:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 104-105

Ọrụ Ndịozi 15:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 21:17
  • +Ọrụ 21:19

Ọrụ Ndịozi 15:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 11:2
  • +Ọp 12:48

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 105, 107

Ọrụ Ndịozi 15:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 13:10; 15:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 105-106

Ọrụ Ndịozi 15:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mk 9:16; Ọrụ 15:2
  • +Ọrụ 10:34; 11:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 106

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 15:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 28:9; Jer 11:20; Ọrụ 1:24
  • +Ọrụ 10:44; 11:15

Ọrụ Ndịozi 15:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 3:28
  • +Ga 2:16; 1Pi 1:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 106

Ọrụ Ndịozi 15:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 5:1
  • +Ga 3:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 106

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 15:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 53:11; Jn 1:17; Ga 2:16
  • +Mt 20:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 106

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 15:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 15:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 106

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54

Ọrụ Ndịozi 15:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 12:17

Ọrụ Ndịozi 15:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 11:13; 2Pi 1:1
  • +Aịz 55:5; 1Pi 2:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 108-109

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2021, p. 20-21

    Ndị A Haziri, p. 162

    Ụlọ Nche,

    12/15/2014, p. 16

    11/15/2014, p. 24-25

    3/15/2013, p. 27-28

    6/15/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 15:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 108-109

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54

Ọrụ Ndịozi 15:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Em 9:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 109

    Ụlọ Nche,

    2/15/2013, p. 8-9

    6/15/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 15:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Em 9:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 109

    Ụlọ Nche,

    1/15/2012, p. 5-6

Ọrụ Ndịozi 15:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 45:21

Ọrụ Ndịozi 15:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 15:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 109-111

Ọrụ Ndịozi 15:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 35:2; Ọp 20:3; Ezi 20:30; 1Kọ 8:7; 10:14
  • +1Kọ 6:9; Kọl 3:5; 1Te 4:3
  • +Le 17:13
  • +Je 9:4; Le 3:17; 7:26; 17:10; 19:26; Di 12:23; 15:23; 1Sa 14:32

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 41

Ọrụ Ndịozi 15:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:15; 2Kọ 3:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 109, 111

    Ụlọ Nche,

    5/1/1995, p. 11

    6/15/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 15:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 1:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 113

    Ụlọ Nche,

    2/15/1999, p. 26-27

Ọrụ Ndịozi 15:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 11:26
  • +Ga 1:21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 26

Ọrụ Ndịozi 15:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 15:1
  • +Ga 2:4; Taị 1:10

Ọrụ Ndịozi 15:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 1:14
  • +2Pi 3:15

Ọrụ Ndịozi 15:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:50; 1Kọ 15:30; 2Kọ 11:23; Fil 2:29

Ọrụ Ndịozi 15:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 1:1; 1Pi 5:12
  • +Ọrụ 16:4

Ọrụ Ndịozi 15:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 16:13; Ọrụ 5:32
  • +Mt 23:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 15:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 35:2; Ọp 20:3; 34:15; Ezi 20:30; 1Kọ 8:1; 10:14
  • +Je 9:4; Le 3:17; 7:26; 17:10; Di 12:16, 23; 1Sa 14:32
  • +Le 17:13
  • +Je 39:9; 1Kọ 6:9; Efe 5:5; Kọl 3:5; 1Te 4:3; 1Pi 4:3
  • +Ọrụ 21:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 39

    Ụlọ Nche,

    12/15/2015, p. 27

    6/15/2004, p. 20-21, 29

    6/15/2000, p. 29

    1/15/1995, p. 5-6

    6/15/1991, p. 9

    6/15/1990, p. 13

    6/1/1990, p. 30-31

    Baịbụl Na-akụziri Anyị, p. 139-140

    Bible Na-akụzi, p. 129-130

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 77

Ọrụ Ndịozi 15:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 11:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54

Ọrụ Ndịozi 15:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 15:30

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54

Ọrụ Ndịozi 15:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 11:27; 13:1
  • +Ọrụ 13:15; 18:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 114

Ọrụ Ndịozi 15:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 16:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 115

Ọrụ Ndịozi 15:34

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Lee ihe e dere n’ala ala peeji na Mt 17:21.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 115

Ọrụ Ndịozi 15:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:1
  • +2Kọ 11:7

Ọrụ Ndịozi 15:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 11:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 117-119

Ọrụ Ndịozi 15:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 4:10; 2Ti 4:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 120

Ọrụ Ndịozi 15:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 120

    Ụlọ Nche,

    3/15/2010, p. 8

Ọrụ Ndịozi 15:39

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 4:36; 13:4
  • +Ọrụ 11:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 120

    Ụlọ Nche,

    4/15/2011, p. 23-24

    3/15/2010, p. 6, 8

    1/15/2003, p. 19-20

    4/15/1998, p. 22-23

    8/15/1993, p. 21-22

    6/15/1990, p. 13-14

Ọrụ Ndịozi 15:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 15:27
  • +Ọrụ 14:26; Efe 3:7

Ọrụ Ndịozi 15:41

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:5

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọrụ 15:1Ga 2:12
Ọrụ 15:1Ga 5:2
Ọrụ 15:1Je 17:10; Ọp 12:48; Le 12:3
Ọrụ 15:2Ọrụ 11:30; 16:4; Ga 2:1
Ọrụ 15:3Ro 15:24; 1Kọ 16:6
Ọrụ 15:3Ọrụ 13:4; 14:27
Ọrụ 15:3Ọrụ 11:18
Ọrụ 15:4Ọrụ 21:17
Ọrụ 15:4Ọrụ 21:19
Ọrụ 15:5Ọrụ 11:2
Ọrụ 15:5Ọp 12:48
Ọrụ 15:6Ilu 13:10; 15:22
Ọrụ 15:7Mk 9:16; Ọrụ 15:2
Ọrụ 15:7Ọrụ 10:34; 11:17
Ọrụ 15:81Ih 28:9; Jer 11:20; Ọrụ 1:24
Ọrụ 15:8Ọrụ 10:44; 11:15
Ọrụ 15:9Ga 3:28
Ọrụ 15:9Ga 2:16; 1Pi 1:22
Ọrụ 15:10Ga 5:1
Ọrụ 15:10Ga 3:10
Ọrụ 15:11Aịz 53:11; Jn 1:17; Ga 2:16
Ọrụ 15:11Mt 20:28
Ọrụ 15:12Ro 15:19
Ọrụ 15:13Ọrụ 12:17
Ọrụ 15:14Ọrụ 11:13; 2Pi 1:1
Ọrụ 15:14Aịz 55:5; 1Pi 2:9
Ọrụ 15:16Em 9:11
Ọrụ 15:17Em 9:12
Ọrụ 15:18Aịz 45:21
Ọrụ 15:19Ọrụ 15:10
Ọrụ 15:20Je 35:2; Ọp 20:3; Ezi 20:30; 1Kọ 8:7; 10:14
Ọrụ 15:201Kọ 6:9; Kọl 3:5; 1Te 4:3
Ọrụ 15:20Le 17:13
Ọrụ 15:20Je 9:4; Le 3:17; 7:26; 17:10; 19:26; Di 12:23; 15:23; 1Sa 14:32
Ọrụ 15:21Ọrụ 13:15; 2Kọ 3:15
Ọrụ 15:22Ọrụ 1:23
Ọrụ 15:23Ọrụ 11:26
Ọrụ 15:23Ga 1:21
Ọrụ 15:24Ọrụ 15:1
Ọrụ 15:24Ga 2:4; Taị 1:10
Ọrụ 15:25Ọrụ 1:14
Ọrụ 15:252Pi 3:15
Ọrụ 15:26Ọrụ 13:50; 1Kọ 15:30; 2Kọ 11:23; Fil 2:29
Ọrụ 15:271Te 1:1; 1Pi 5:12
Ọrụ 15:27Ọrụ 16:4
Ọrụ 15:28Jn 16:13; Ọrụ 5:32
Ọrụ 15:28Mt 23:4
Ọrụ 15:29Je 35:2; Ọp 20:3; 34:15; Ezi 20:30; 1Kọ 8:1; 10:14
Ọrụ 15:29Je 9:4; Le 3:17; 7:26; 17:10; Di 12:16, 23; 1Sa 14:32
Ọrụ 15:29Le 17:13
Ọrụ 15:29Je 39:9; 1Kọ 6:9; Efe 5:5; Kọl 3:5; 1Te 4:3; 1Pi 4:3
Ọrụ 15:29Ọrụ 21:25
Ọrụ 15:30Ọrụ 11:26
Ọrụ 15:31Ilu 15:30
Ọrụ 15:32Ọrụ 11:27; 13:1
Ọrụ 15:32Ọrụ 13:15; 18:23
Ọrụ 15:331Kọ 16:11
Ọrụ 15:35Ọrụ 13:1
Ọrụ 15:352Kọ 11:7
Ọrụ 15:362Kọ 11:28
Ọrụ 15:37Kọl 4:10; 2Ti 4:11
Ọrụ 15:38Ọrụ 13:13
Ọrụ 15:39Ọrụ 4:36; 13:4
Ọrụ 15:39Ọrụ 11:20
Ọrụ 15:40Ọrụ 15:27
Ọrụ 15:40Ọrụ 14:26; Efe 3:7
Ọrụ 15:41Ọrụ 16:5
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
Ọrụ Ndịozi 15:1-41

Ọrụ Ndịozi

15 Ndị ikom ụfọdụ sikwa Judia+ bịa wee malite ịkụziri ụmụnna, sị: “Ọ bụrụ na e bighị unu úgwù+ dị ka omenala si n’aka Mozis si dị,+ a pụghị ịzọpụta unu.” 2 Ma mgbe ha na Pọl na Banabas nwere nghọtahie, rụọkwa ụka nke ukwuu, ha mere ndokwa ka Pọl na Banabas na ụfọdụ ndị ọzọ n’ime ha gakwuru ndịozi na ndị okenye nọ na Jeruselem+ banyere arụmụka a.

3 Ya mere, mgbe ọgbakọ+ ahụ dupụsịrị ndị ikom a, ha gara ma Finishia ma Sameria, na-akọ n’ụzọ zuru ezu otú ndị mba ọzọ+ si na-echegharị, ha nọkwa na-eme ka ụmụnna niile na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu.+ 4 Mgbe ha bịarutere Jeruselem, ọgbakọ ahụ na ndịozi na ndị okenye ji obiọma nabata ha,+ ha kọkwara ọtụtụ ihe Chineke mere site n’aka ha.+ 5 Ma, ụfọdụ n’ime ndị nọ n’òtù ndị Farisii, bụ́ ndị kwere ekwe, biliri n’oche ha, sị: “Ọ dị mkpa ka e bie ha úgwù,+ nyekwa ha iwu ka ha na-edebe iwu Mozis.”+

6 Ndịozi na ndị okenye ahụ zukọtara ka ha leba anya n’okwu a.+ 7 Ma mgbe ha rụsịrị ụka nke ukwuu,+ Pita biliri, sị ha: “Ụmụnna m, unu maara nke ọma na, site na mmalite, Chineke si n’etiti unu họrọ m, ka ndị mba ọzọ wee site n’ọnụ m nụ okwu banyere ozi ọma ma kwere;+ 8 Chineke, onye maara obi,+ gbakwara akaebe site n’inye ha mmụọ nsọ,+ dị nnọọ ka o nyekwara anyị. 9 Ọ kpaghịkwa ókè ọ bụla ma ọlị n’etiti anyị na ha,+ kama o mere ka obi ha dị ọcha site n’okwukwe.+ 10 Ya mere, ugbu a, gịnị mere unu ji etinye Chineke n’ule site n’ịnyakwasị ndị na-eso ụzọ Jizọs yok n’olu,+ bụ́ nke nna nna anyị hà ma ọ bụ anyị onwe anyị na-ebulighị?+ 11 Kama nke ahụ, anyị nwere obi ike na a ga-azọpụta anyị site n’obiọma+ Onyenwe anyị Jizọs nke na-erughịrị mmadụ, n’otu ụzọ ahụ a ga-azọpụta ndị ahụ.”+

12 N’ihi nke ahụ, ìgwè mmadụ ahụ dum gbachiri nkịtị, ha malitekwara ige Banabas na Pọl ntị ka ha na-akọ ọtụtụ ihe ịrịba ama na ihe ebube Chineke mere site n’aka ha n’etiti ndị mba ọzọ.+ 13 Mgbe ha kwụsịrị ikwu okwu, Jems kwuru, sị: “Ụmụnna m, geenụ m ntị.+ 14 Simiọn+ kọrọ nke ọma otú Chineke si chee ihu ya n’ebe ndị mba ọzọ nọ na nke mbụ ya, isi n’etiti ha wepụtara aha ya otu ndị.+ 15 Nke a na okwu Ndị Amụma kwekọrọ, dị nnọọ ka e dere, sị, 16 ‘Mgbe ihe ndị a gasịrị, m ga-alaghachi wee wughachi ụlọ ndò Devid nke dara ada; m ga-ewughachikwa mkpọmkpọ ebe ya ma wulite ya ọzọ,+ 17 ka ndị fọdụrụ n’ime ndị a wee chọsie Jehova ike, ha na ndị mba ọzọ niile, ndị a kpọkwasịrị aha m, ka Jehova kwuru, onye na-eme ihe ndị a,+ 18 bụ́ ihe ndị a maara site n’oge ochie.’+ 19 N’ihi ya, mkpebi m abụghị ka e nye ndị si ná ndị mba ọzọ na-echigharịkwute Chineke nsogbu,+ 20 kama ka e degara ha akwụkwọ ka ha na-ezere ihe ndị e ji arụsị merụọ,+ na-ezerekwa ịkwa iko+ na anụ a nyagburu anyagbu+ na ọbara.+ 21 N’ihi na site n’oge ochie, e nwere ndị na-ekwusa ihe e dere n’akwụkwọ Mozis n’obodo dị iche iche, n’ihi na a na-agụpụta ihe ndị ahụ n’ụlọ nzukọ dị iche iche kwa ụbọchị izu ike.”+

22 Mgbe ahụ, ndịozi na ndị okenye nakwa ọgbakọ ahụ dum kwadoro iziga ndị ikom a họọrọ n’etiti ha Antiọk, ha na Pọl na Banabas, ya bụ, Judas onye a na-akpọ Basabas+ nakwa Saịlas, bụ́ ndị ikom na-edu ndú n’etiti ụmụnna; 23 ha sikwa n’aka ha dee, sị:

“Ọ bụ ụmụnna unu, ya bụ, ndịozi na ndị okenye, na-edetara ụmụnna ndị nọ n’Antiọk+ na Siria na Silishia,+ bụ́ ndị si ná ndị mba ọzọ, akwụkwọ ozi: Anyị na-ekele unu! 24 Ebe ọ bụ na anyị nụrụ na ụfọdụ ndị si n’etiti anyị ejiriwo okwu ọnụ sogbuo unu,+ na-agbalị ibibi mkpụrụ obi unu, ọ bụ ezie na anyị enyeghị ha ntụziaka ọ bụla.+ 25 Anyị ji otu olu kwekọrịta.+ Anyị kwadokwara ịhọrọ ndị ikom a ga-ezitere unu, tinyere ndị anyị hụrụ n’anya, bụ́ Banabas na Pọl,+ 26 bụ́ ndị nyefere mkpụrụ obi ha n’ihi aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.+ 27 Ya mere, anyị na-ezite Judas na Saịlas,+ ka ha wee jirikwa okwu ọnụ kọọ otu ihe ahụ.+ 28 N’ihi na ọ dị mmụọ nsọ mma,+ dịkwa anyị onwe anyị mma ka anyị ghara ịtụkwasịkwuru unu ibu arọ,+ ma e wezụga ihe ndị a dị mkpa, 29 ya bụ, ịdị na-ezere ihe e ji chụọrọ arụsị àjà,+ na ọbara+ na anụ a nyagburu anyagbu+ na ịkwa iko.+ Ọ bụrụ na unu elezie anya zere ihe ndị a,+ ọ ga-adịrị unu mma. Nọrọnụ nke ọma!”

30 Ya mere, mgbe ha zipụrụ ndị ikom a, ha gara Antiọk, ha wee kpọkọta ìgwè mmadụ ahụ ma nye ha akwụkwọ ozi ahụ.+ 31 Mgbe ha gụsịrị ya, ha ṅụrịrị ọṅụ n’ihi agbamume ahụ.+ 32 Ebe Judas na Saịlas bụ ndị amụma,+ ha gbara ụmụnna ahụ ume, meekwa ka ha sie ike, site n’ịgwa ha ọtụtụ okwu.+ 33 Ya mere, mgbe ha nọtụrụ ebe ahụ, ụmụnna ahụ hapụrụ ha ka ha lawa n’udo,+ lakwuru ndị zitere ha. 34* —— 35 Otú ọ dị, Pọl na Banabas nọgidere n’Antiọk,+ ha na ọtụtụ ndị ọzọ kwa, na-ezi ihe ma na-ezisa ozi ọma banyere okwu Jehova.+

36 Ma mgbe ụbọchị ụfọdụ gasịrị, Pọl sịrị Banabas: “Bịa ka anyị laghachi gaa leta ụmụnna anyị n’obodo niile anyị kwusara okwu Jehova, ka anyị hụ otú ha mere.”+ 37 N’aka nke ya, Banabas kpebisiri ike ịkpọrọkwa Jọn, bụ́ onye a na-akpọ Mak.+ 38 Ma Pọl echeghị na o kwesịrị ekwesị ịkpọrọ onye a ka o soro ha, ebe ọ bụ na ọ gbahapụrụ ha na Pamfilia,+ o soghịkwa ha gaa ọrụ ahụ. 39 Ha abụọ wee see ezigbo okwu, nke mere na ha kewara. Banabas+ wee kpọrọ Mak ma soro ụgbọ mmiri gawa Saịprọs.+ 40 Pọl họọrọ Saịlas+ ma gawa, mgbe ụmụnna nyefesịrị ya n’aka obiọma Jehova nke na-erughịrị mmadụ.+ 41 Ma ọ gara Siria na Silishia, na-ewusi ọgbakọ ndị dị n’ebe ahụ ike.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya