2 Jekọb wee gwa ezinụlọ ya, gwakwa ndị niile ya na ha nọ, sị: “Tụfuonụ chi ndị mba ọzọ dị n’etiti unu,+ meekwanụ onwe unu ka unu dị ọcha, gbanweekwanụ ákwà mgbokwasị unu,+
30 “Ya mere, gwa ụlọ Izrel, sị, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ọ̀ bụ n’ụzọ nna nna unu hà ka unu na-emerụ onwe unu,+ ọ̀ bụkwa ihe arụ ha ka unu na ha na-akwa iko?+
7 Otú ọ dị, ọ bụghị mmadụ niile nwere ihe ọmụma a;+ ma ụfọdụ ndị, ebe ọ bụ na arụsị maara ha ahụ́ ruo ugbu a, ha na-eri ihe oriri dị ka ihe e ji chụọrọ arụsị àjà,+ e merụwokwa+ akọ na uche ha, ebe ọ na-adịghị ike.