Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Ikpe 2:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ọ na-erukwa na mgbe onyeikpe ahụ nwụrụ, ha na-atụgharị mewe omume na-eweta mbibi karịa otú ndị nna ha mere site n’isoro chi ọzọ dị iche iche iji na-efe ha ofufe ma na-akpọrọ ha isiala.+ Ha akwụsịghị omume ha na àgwà isi ike ha.+

  • 2 Ihe E Mere 21:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 kama ị na-eje ije n’ụzọ ndị eze Izrel+ jere wee mee ka Juda na ndị bi na Jeruselem na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ+ n’otu ụzọ ahụ ụlọ Ehab si mee ka a na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ,+ i gbukwara ọbụna ụmụnne gị, bụ́ ndị ezinụlọ nna gị, ndị ka gị onwe gị mma;+

  • Jeremaya 7:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Ị ga-asịkwa ha, ‘Mba a bụ mba nke ndị ya na-erubeghị isi n’ihe Jehova bụ́ Chineke ha kwuru,+ ha anaraghịkwa ịdọ aka ná ntị.+ Ikwesị ntụkwasị obi alawo n’iyi, ọ dịghịkwa n’ọnụ ha.’+

  • Jeremaya 13:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 iko ị na-akwa+ na ubé ị na-ebe dị ka ịnyịnya,+ omume rụrụ arụ ị na-eme n’ịgba akwụna. Ahụwo m ihe arụ gị+ n’elu ugwu nta ndị dị n’ọhịa. Ahụhụ ga-adịrị gị, Jeruselem! Ị pụghị ịdị ọcha+—ọ̀ bụ ruo ole mgbe?”+

  • Ọrụ Ndịozi 7:51
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 51 “Ndị na-ekwesi olu ike na ndị a na-ebighị úgwù n’obi+ na ná ntị, unu na-eguzogide mmụọ nsọ mgbe niile; dị ka nna nna unu hà mere, otú ahụ ka unu na-eme.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya