Aịzaya 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ahụhụ ga-adịrị mba nke na-eme mmehie,+ ndị njehie na-anyịgbu, mkpụrụ nke na-eme ihe ọjọọ,+ ụmụ na-eweta mbibi!+ Ha ahapụwo Jehova,+ ha elelịwokwa Onye Nsọ Izrel,+ ha alaghachiwo azụ.+ Jeremaya 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mụ onwe m sịrị: “N’ezie, ha bụ ndị dị ala. Ha zuzuru nzuzu, n’ihi na ha elegharawo ụzọ Jehova anya, bụ́ ihe Chineke ha kpere n’ikpe.+ Zefanaya 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O geghị ntị n’olu ọ bụla;+ ọ naraghị ịdọ aka ná ntị.+ Ọ tụkwasịghị Jehova obi.+ Ọ bịaghị Chineke ya nso.+
4 Ahụhụ ga-adịrị mba nke na-eme mmehie,+ ndị njehie na-anyịgbu, mkpụrụ nke na-eme ihe ọjọọ,+ ụmụ na-eweta mbibi!+ Ha ahapụwo Jehova,+ ha elelịwokwa Onye Nsọ Izrel,+ ha alaghachiwo azụ.+
4 Mụ onwe m sịrị: “N’ezie, ha bụ ndị dị ala. Ha zuzuru nzuzu, n’ihi na ha elegharawo ụzọ Jehova anya, bụ́ ihe Chineke ha kpere n’ikpe.+
2 O geghị ntị n’olu ọ bụla;+ ọ naraghị ịdọ aka ná ntị.+ Ọ tụkwasịghị Jehova obi.+ Ọ bịaghị Chineke ya nso.+