15 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa, nkọcha a niile ga-abịakwasị gị ma chụkwute gị:+
21 M gwara gị okwu n’oge ị na-enweghị ihe na-echegbu gị.+ Ị sịrị, ‘Agaghị m erube isi.’+ Nke a bụ otú ị na-eme kemgbe ị bụ nwata, n’ihi na i rubeghị isi n’ihe m kwuru.+
23 Ha wee bata nweta ya,+ ma ha erubeghị isi n’ihe i kwuru, ha ejeghịkwa ije n’iwu gị.+ Ha emeghịkwa ihe niile i nyere ha iwu ka ha mee,+ i wee mee ka ọdachi a dum dakwasị ha.+