Nehemaya 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 I mekwara ka ụmụ ha dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+ I wee kpọbata ha n’ala+ ahụ i kwere ndị nna nna ha nkwa+ na ha ga-aba nweta. Abụ Ọma 105:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 O wee nye ha ala ndị mba ọzọ,+Ha wee na-ewere ihe mba dị iche iche rụsiri ọrụ ike nweta,+
23 I mekwara ka ụmụ ha dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+ I wee kpọbata ha n’ala+ ahụ i kwere ndị nna nna ha nkwa+ na ha ga-aba nweta.