Nehemaya 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Otú ọ dị, ha ghọrọ ndị nnupụisi+ wee meere gị isi ike+ ma na-eleghara iwu gị anya,+ ha gbukwara ndị amụma gị,+ bụ́ ndị gbara àmà megide ha iji mee ka ha laghachikwute gị;+ ha wee na-eme omume nlelị dị ukwuu.+ Daniel 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Anyị erubeghịkwa isi n’ihe Jehova bụ́ Chineke anyị kwuru, ya bụ, ije ije n’iwu ya ndị o nyere anyị site n’aka ndị ohu ya bụ́ ndị amụma.+
26 “Otú ọ dị, ha ghọrọ ndị nnupụisi+ wee meere gị isi ike+ ma na-eleghara iwu gị anya,+ ha gbukwara ndị amụma gị,+ bụ́ ndị gbara àmà megide ha iji mee ka ha laghachikwute gị;+ ha wee na-eme omume nlelị dị ukwuu.+
10 Anyị erubeghịkwa isi n’ihe Jehova bụ́ Chineke anyị kwuru, ya bụ, ije ije n’iwu ya ndị o nyere anyị site n’aka ndị ohu ya bụ́ ndị amụma.+