Ndị Ikpe 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee hapụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna ha, onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ ha wee soro chi ọzọ n’etiti chi dị iche iche nke ndị gbara ha gburugburu,+ ha malitekwara ịkpọrọ ha isiala, nke mere na ha kpasuru Jehova iwe.+
12 Ha wee hapụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna ha, onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ ha wee soro chi ọzọ n’etiti chi dị iche iche nke ndị gbara ha gburugburu,+ ha malitekwara ịkpọrọ ha isiala, nke mere na ha kpasuru Jehova iwe.+