Jeremaya 32:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ha batara n’ala a nweta ya, ma ha emeghị ihe i kwuru. Ha edebeghịkwa iwu gị. Ha emeghịkwa ihe niile i nyere ha iwu ka ha mee, i wee mee ka ọdachi a niile dakwasị ha.+
23 Ha batara n’ala a nweta ya, ma ha emeghị ihe i kwuru. Ha edebeghịkwa iwu gị. Ha emeghịkwa ihe niile i nyere ha iwu ka ha mee, i wee mee ka ọdachi a niile dakwasị ha.+