2 Ndị Eze 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee ruo na ngwa ngwa Jehoram hụrụ Jihu, o kwuru ozugbo, sị: “Jihu, udo ọ̀ dịkwa?” Ma ọ sịrị: “Olee otú udo+ ga-esi dị ebe ọ bụ na nne gị Jezibel+ na-akwa iko ma na-agba afa nke ukwuu?”+ 2 Ihe E Mere 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wukwara ebe ndị dị elu+ n’ugwu Juda, ka o wee mee ka ndị bi na Jeruselem na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ+ nakwa ka o wee dufuo Juda.+
22 O wee ruo na ngwa ngwa Jehoram hụrụ Jihu, o kwuru ozugbo, sị: “Jihu, udo ọ̀ dịkwa?” Ma ọ sịrị: “Olee otú udo+ ga-esi dị ebe ọ bụ na nne gị Jezibel+ na-akwa iko ma na-agba afa nke ukwuu?”+
11 O wukwara ebe ndị dị elu+ n’ugwu Juda, ka o wee mee ka ndị bi na Jeruselem na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ+ nakwa ka o wee dufuo Juda.+