Aịzaya 48:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Udo adịghịrị ndị ajọ omume,”+ ka Jehova kwuru. Aịzaya 57:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Udo adịghịrị ndị ajọ omume,”+ ka Chineke m kwuru. Aịzaya 59:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha elegharawo ụzọ udo anya,+ ọ dịghịkwa ikpe ziri ezi dị n’ụzọ ha.+ Ha emewo ka okporo ụzọ ha niile gbagọọrọ ha agbagọ.+ Ọ dịghị onye ọ bụla nke na-eje ije na ha nke ga-enwe udo.+ Jeremaya 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Abanyela n’ụlọ ebe ndị na-eru uju na-eri oriri, agala ịkwa ákwá arịrị, asịkwala ha ndo.’+ “‘N’ihi na ewepụwo m udo m n’ebe ndị a nọ,’ ka Jehova kwuru, ‘wepụkwa obiọma* m na ebere m.+ Ndị Rom 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ha amaghịkwa ụzọ udo.”+
8 Ha elegharawo ụzọ udo anya,+ ọ dịghịkwa ikpe ziri ezi dị n’ụzọ ha.+ Ha emewo ka okporo ụzọ ha niile gbagọọrọ ha agbagọ.+ Ọ dịghị onye ọ bụla nke na-eje ije na ha nke ga-enwe udo.+
5 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Abanyela n’ụlọ ebe ndị na-eru uju na-eri oriri, agala ịkwa ákwá arịrị, asịkwala ha ndo.’+ “‘N’ihi na ewepụwo m udo m n’ebe ndị a nọ,’ ka Jehova kwuru, ‘wepụkwa obiọma* m na ebere m.+