Aịzaya 48:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Udo adịghịrị ndị ajọ omume,”+ ka Jehova kwuru. Jeremaya 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anyị nọ na-atụ anya udo, ma e nweghị ihe ọma merenụ;+ anyị nọ na-atụ anya ọgwụgwọ, ma, lee! oké ụjọ bịara.+
15 Anyị nọ na-atụ anya udo, ma e nweghị ihe ọma merenụ;+ anyị nọ na-atụ anya ọgwụgwọ, ma, lee! oké ụjọ bịara.+