Abụ Ọma 78:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka ha wee ghara ịdị ka ndị nna nna ha,+Bụ́ ọgbọ dị isi ike, nke na-enupụkwa isi,+Ọgbọ nke na-edozighị obi ya,+Nke mmụọ ya na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.+ Aịzaya 48:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na m maara na unu bụ ekwe ekwe,+ na olu unu bụ akwara ígwè,+ egedege ihu unu bụkwa ọla kọpa,+
8 Ka ha wee ghara ịdị ka ndị nna nna ha,+Bụ́ ọgbọ dị isi ike, nke na-enupụkwa isi,+Ọgbọ nke na-edozighị obi ya,+Nke mmụọ ya na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.+
4 N’ihi na m maara na unu bụ ekwe ekwe,+ na olu unu bụ akwara ígwè,+ egedege ihu unu bụkwa ọla kọpa,+