Jeremaya 44:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Anyị agaghị ege ntị n’okwu ị gwara anyị n’aha Jehova;+ Ezikiel 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma ụlọ Izrel agaghị achọ ige gị ntị, ebe ọ bụ na ha achọghị ige m ntị;+ n’ihi na ndị ụlọ Izrel niile bụ ndị isi ike na ndị obi kpọrọ nkụ.+
7 Ma ụlọ Izrel agaghị achọ ige gị ntị, ebe ọ bụ na ha achọghị ige m ntị;+ n’ihi na ndị ụlọ Izrel niile bụ ndị isi ike na ndị obi kpọrọ nkụ.+