1 Samuel 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee sị Samuel:+ “Gee ntị n’olu ha n’ihe niile ha na-agwa gị;+ n’ihi na ọ bụghị gị ka ha jụrụ, kama ọ bụ m ka ha jụrụ ịbụ eze+ ha. Jeremaya 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘Ma unu egeghị m ntị,’ ka Jehova kwuru, ‘ka unu wee jiri ọrụ aka unu kpasuo m iwe, wee kpatara onwe unu ọdachi.’+ Luk 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Onye na-ege unu ntị+ na-egekwa m ntị. Onye na-eleda unu anya na-eledakwa mụ onwe m anya. Ọzọkwa, onye na-eleda m anya na-eledakwa+ onye ahụ nke zitere m anya.”
7 Jehova wee sị Samuel:+ “Gee ntị n’olu ha n’ihe niile ha na-agwa gị;+ n’ihi na ọ bụghị gị ka ha jụrụ, kama ọ bụ m ka ha jụrụ ịbụ eze+ ha.
7 “‘Ma unu egeghị m ntị,’ ka Jehova kwuru, ‘ka unu wee jiri ọrụ aka unu kpasuo m iwe, wee kpatara onwe unu ọdachi.’+
16 “Onye na-ege unu ntị+ na-egekwa m ntị. Onye na-eleda unu anya na-eledakwa mụ onwe m anya. Ọzọkwa, onye na-eleda m anya na-eledakwa+ onye ahụ nke zitere m anya.”