Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 16:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Mozis wee gaa n’ihu ịsị: “Ọ ga-eme ná mgbede, mgbe Jehova ga-enye unu anụ unu ga-eri, nyejuokwa unu ihe oriri afọ n’ụtụtụ, n’ihi na Jehova anụwo ntamu unu na-atamu megide ya. Gịnịkwa ka anyị bụ? Ntamu unu na-atamu abụghị megide anyị, kama ọ bụ megide Jehova.”+

  • Jọn 12:48
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 48 Onye na-eleda m anya, nke na-adịghịkwa anabata ihe m na-ekwu, nwere onye ga-ekpe ya ikpe. Ọ bụ okwu+ m kwuru ga-ekpe ya ikpe n’ụbọchị ikpeazụ;

  • Jọn 15:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Onye kpọrọ m asị kpọkwara Nna m asị.+

  • 1 Ndị Tesalonaịka 4:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ya mere, onye na-ajụ,+ ọ bụghị mmadụ ka ọ na-ajụ, kama ọ bụ Chineke,+ bụ́ onye tinyere mmụọ nsọ+ ya n’ime unu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya