Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Tesalonaịka 4
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

1 Ndị Tesalonaịka 4:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 1:10; 1Pi 2:12
  • +Fil 1:27

1 Ndị Tesalonaịka 4:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 6:13

1 Ndị Tesalonaịka 4:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 17:19; Efe 5:26; 2Te 2:13; 1Pi 1:16
  • +1Kọ 6:15; Efe 5:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 41

    Ụlọ Nche,

    6/1/2012, p. 21

    7/15/1997, p. 18

1 Ndị Tesalonaịka 4:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 3:5; 2Ti 2:22
  • +Ro 6:19; 2Ti 2:21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    10/8/2003, p. 27

1 Ndị Tesalonaịka 4:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 6:18; Efe 5:5
  • +1Kọ 5:10; Efe 4:17
  • +Ọm 79:6; 1Pi 4:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    11/2013, p. 7

    Ụlọ Nche,

    6/1/2012, p. 21

1 Ndị Tesalonaịka 4:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 5:21; 1Kọ 6:8; 7:2
  • +Ọm 94:1; 2Te 1:8
  • +Ọrụ 20:20; 28:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    1/2007, p. 23

    5/8/2000, p. 14-15

    Ụlọ Nche,

    6/15/2002, p. 20-21

    1/15/2001, p. 7

    7/15/1997, p. 18

    Ezi Udo, p. 144-146

1 Ndị Tesalonaịka 4:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 11:44; 1Kọ 1:2; Hib 12:14; 1Pi 1:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2023, p. 12-13

    Ụlọ Nche,

    6/1/2012, p. 21

1 Ndị Tesalonaịka 4:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 10:16
  • +1Kọ 6:19
  • +Ezi 37:14; 1Jn 3:24

1 Ndị Tesalonaịka 4:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 13:34, 35; Ro 12:10
  • +Aịz 54:13; Jn 6:45
  • +1Pi 1:22; 1Jn 4:21

1 Ndị Tesalonaịka 4:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/2003, p. 13-14

1 Ndị Tesalonaịka 4:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Te 3:12
  • +Ro 12:11; 1Pi 4:15
  • +1Kọ 4:12; Efe 4:28; 2Te 3:10; 1Ti 5:8

1 Ndị Tesalonaịka 4:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 13:13
  • +Ro 12:17; 2Kọ 8:21
  • +Jes 1:4

1 Ndị Tesalonaịka 4:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 11:11; Ọrụ 7:60; 1Kọ 15:6
  • +1Kọ 15:32; Efe 2:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    7/8/2001, p. 26-27

    Ụlọ Nche,

    2/15/1995, p. 32

1 Ndị Tesalonaịka 4:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:9; 1Kọ 15:4
  • +1Kọ 15:23; Fil 3:21; 2Te 2:1; Mkp 20:4

1 Ndị Tesalonaịka 4:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 2:13; 1Jn 4:2
  • +Mt 24:30; 1Kọ 15:51

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/2007, p. 28

    1/15/1993, p. 5

    Mmezu Mkpughe, p. 103-104

1 Ndị Tesalonaịka 4:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 1:11
  • +Jud 9
  • +Mt 24:31
  • +1Kọ 15:52

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 121

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 5 2017, p. 5

    Ụlọ Nche,

    1/1/2007, p. 28

    1/15/1993, p. 5-6

    Mmezu Mkpughe, p. 103-104, 180-181

    Teta!,

    2/8/2002, p. 13

1 Ndị Tesalonaịka 4:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 1:9; 2Kọ 5:8; Fil 1:23
  • +2Ti 4:8
  • +Mt 26:64
  • +Jn 12:26; 17:24; 2Te 2:1
  • +Jn 14:3; Mkp 20:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2015, p. 18-19

    9/15/2008, p. 29

    1/1/2007, p. 28

    1/15/1993, p. 4-6

    Mmezu Mkpughe, p. 103-104, 211

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Tesa. 4:1Kọl 1:10; 1Pi 2:12
1 Tesa. 4:1Fil 1:27
1 Tesa. 4:21Ti 6:13
1 Tesa. 4:3Jn 17:19; Efe 5:26; 2Te 2:13; 1Pi 1:16
1 Tesa. 4:31Kọ 6:15; Efe 5:3
1 Tesa. 4:4Kọl 3:5; 2Ti 2:22
1 Tesa. 4:4Ro 6:19; 2Ti 2:21
1 Tesa. 4:51Kọ 6:18; Efe 5:5
1 Tesa. 4:51Kọ 5:10; Efe 4:17
1 Tesa. 4:5Ọm 79:6; 1Pi 4:3
1 Tesa. 4:6Di 5:21; 1Kọ 6:8; 7:2
1 Tesa. 4:6Ọm 94:1; 2Te 1:8
1 Tesa. 4:6Ọrụ 20:20; 28:23
1 Tesa. 4:7Le 11:44; 1Kọ 1:2; Hib 12:14; 1Pi 1:15
1 Tesa. 4:8Lu 10:16
1 Tesa. 4:81Kọ 6:19
1 Tesa. 4:8Ezi 37:14; 1Jn 3:24
1 Tesa. 4:9Jn 13:34, 35; Ro 12:10
1 Tesa. 4:9Aịz 54:13; Jn 6:45
1 Tesa. 4:91Pi 1:22; 1Jn 4:21
1 Tesa. 4:112Te 3:12
1 Tesa. 4:11Ro 12:11; 1Pi 4:15
1 Tesa. 4:111Kọ 4:12; Efe 4:28; 2Te 3:10; 1Ti 5:8
1 Tesa. 4:12Ro 13:13
1 Tesa. 4:12Ro 12:17; 2Kọ 8:21
1 Tesa. 4:12Jes 1:4
1 Tesa. 4:13Jn 11:11; Ọrụ 7:60; 1Kọ 15:6
1 Tesa. 4:131Kọ 15:32; Efe 2:12
1 Tesa. 4:14Ro 14:9; 1Kọ 15:4
1 Tesa. 4:141Kọ 15:23; Fil 3:21; 2Te 2:1; Mkp 20:4
1 Tesa. 4:151Te 2:13; 1Jn 4:2
1 Tesa. 4:15Mt 24:30; 1Kọ 15:51
1 Tesa. 4:16Ọrụ 1:11
1 Tesa. 4:16Jud 9
1 Tesa. 4:16Mt 24:31
1 Tesa. 4:161Kọ 15:52
1 Tesa. 4:17Ọrụ 1:9; 2Kọ 5:8; Fil 1:23
1 Tesa. 4:172Ti 4:8
1 Tesa. 4:17Mt 26:64
1 Tesa. 4:17Jn 12:26; 17:24; 2Te 2:1
1 Tesa. 4:17Jn 14:3; Mkp 20:6
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
1 Ndị Tesalonaịka 4:1-18

1 Ndị Tesalonaịka

4 N’ikpeazụ, ụmụnna anyị, anyị na-arịọ unu, na-adụsi unu ọdụ ike site n’Onyenwe anyị Jizọs, dị nnọọ ka unu natara ntụziaka n’aka anyị banyere otú unu kwesịrị isi na-eje ije,+ na-emekwa ihe dị Chineke ezi mma, dị nnọọ ka unu na-eje ije n’eziokwu, ka unu wee na-eme ya n’ụzọ zuru ezu karị.+ 2 N’ihi na unu maara iwu+ ndị anyị nyere unu site n’aka Onyenwe anyị Jizọs.

3 N’ihi na ihe Chineke chọrọ bụ ka e doo unu nsọ,+ ka unu zere ịkwa iko;+ 4 ka onye ọ bụla n’ime unu mara otú ọ ga-esi jide arịa+ nke ya n’ịdị nsọ+ na nsọpụrụ, 5 ọ bụghị iji anyaukwu na-enwe agụụ mmekọahụ,+ ụdị nke ahụ mba+ ndị na-amaghị Chineke+ na-enwe; 6 ka onye ọ bụla ghara iru n’ókè nke imebi ihe na ịmanye aka n’ihe ndị ruuru nwanna ya n’okwu a,+ n’ihi na ọ bụ Jehova na-enye ntaramahụhụ maka ihe ndị a niile,+ dị nnọọ ka anyị gwara unu na mbụ, gbaakwara unu àmà nke ọma.+ 7 N’ihi na Chineke kpọrọ anyị ka anyị bụrụ ndị dị nsọ,+ ọ bụghị ka anyị bụrụ ndị na-adịghị ọcha. 8 Ya mere, onye na-ajụ,+ ọ bụghị mmadụ ka ọ na-ajụ, kama ọ bụ Chineke,+ bụ́ onye tinyere mmụọ nsọ+ ya n’ime unu.

9 Otú ọ dị, n’ihe banyere ịhụnanya ụmụnna,+ ọ dịghị unu mkpa ka anyị na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu onwe unu bụ ndị Chineke na-akụziri+ ịhụrịta ibe unu n’anya;+ 10 n’eziokwu, unu na-emekwara ya ụmụnna niile nọ na Masedonia niile. Ma anyị na-agba unu ume, ụmụnna anyị, ka unu na-eme ya n’ụzọ zuru ezu karị, 11 ka unu kpebiekwa ibi ndụ n’ụzọ dị nwayọọ+ na ilekwasị anya n’ihe unu na-eme,+ ka unu jirikwa aka unu na-arụ ọrụ,+ dị nnọọ ka anyị nyere unu n’iwu; 12 ka unu wee na-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị+ n’ihe metụtara ndị nọ n’èzí,+ ka ihe ọ bụla gharakwa ịdị na-akpa unu.+

13 Ụmụnna anyị, anyị achọghịkwa ka unu ghara ịma ihe banyere ndị na-ada n’ụra ọnwụ;+ ka unu wee ghara iru uju dị nnọọ ka ndị ọzọ si eru, bụ́ ndị na-enweghị olileanya.+ 14 N’ihi na ọ bụrụ na okwukwe anyị bụ na Jizọs nwụrụ, sikwa n’ọnwụ bilie,+ otú ahụkwa, Chineke ga-akpọlite ndị dara n’ụra ọnwụ n’ime Jizọs ka ha soro Jizọs.+ 15 N’ihi na nke a bụ ihe anyị na-agwa unu site n’okwu Jehova,+ na anyị ndị dị ndụ, ndị a hapụrụ ruo n’oge ọnụnọ Onyenwe anyị,+ agaghị ebu ndị dara n’ụra ọnwụ ụzọ ma ọlị; 16 n’ihi na Onyenwe anyị ga-esi n’eluigwe rịdata.+ Ọ ga-eji olu dara ụda kpọọ òkù, bụ́ olu onyeisi ndị mmụọ ozi,+ jirikwa opi nke Chineke.+ Ndị nwụrụ anwụ bụ́ ndị ha na Kraịst dị n’otu ga-ebukwa ụzọ bilie.+ 17 E mesịa, anyị onwe anyị bụ́ ndị dị ndụ, ndị a hapụrụ, a ga-eburu+ anyị na ha+ gaa n’ígwé ojii+ izute+ Onyenwe anyị na mbara igwe; otú a ka anyị na Onyenwe anyị ga-anọ mgbe niile.+ 18 Ya mere, werenụ okwu ndị a na-akasirịta ibe unu obi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya